Ilu 26:17 - Bible Nso17 Onye nējide nkita na nti ka ọ bu, Bú onye nāgabiga, nēwebiga iwe ókè n'ihi ise-okwu nābughi nke ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya dị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị. Faic an caibideil |