13 Onye-ume-ngwu asiwo, Ọdum di n'uzọ; Ọdum di n'amá.
13 Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼokporoụzọ, ọdụm ji oke iwe na-awagharị nọ nʼama niile!”
Uzọ onye-ume-ngwu di ka ogige ogwu: Ma okporo-uzo ndi ziri ezi bu uzọ atuliri atuli.
Ume-ngwu nēme ka oké ura dakwasi madu; Ọ bu kwa nkpuru-obi nke di ume-ngwu ka agu nāgu.
Onye-ume-ngwu asiwo, Ọdum di n'èzí: N'etiti amá ka agēb͕um.
Jekuru ndanda, onye-ume-ngwu; Le uzọ-ya nile, we mara ihe:
m'we tua egwu, we je zobe talent nke gi n'ala: le, i nwere nke gi.