Ilu 25:7 - Bible Nso7 N'ihi na ọ di nma ka asi gi, Rigota ebe a; Kari ka eme ka i di ala n'iru onye amara aha-ya, Onye anya-gi abua huworo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 ọ ga-aka mma ma ọ bụrụ na ọ si gị, “Rigota nʼebe a,” karịa na o wedara gị ala nʼihu ndị oke mmadụ. Ihe iji anya gị abụọ hụ Faic an caibideil |