Ilu 25:28 - Bible Nso28 Obodo etikpọrọ etikpọ nke mb͕idi nādighi Ka onye ọ bula nke nādighi-ebọchi mọ-ya bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya dị ka obodo na-enweghị ndị na-eche ya nche, nke e tikpọrọ mgbidi ya etikpọ. Faic an caibideil |