Ilu 24:31 - Bible Nso31 Ma, le, o púchiri n'ogwu, Akuba kpuchiri iru-ya, Akwada-kwa-ra mb͕idi nkume ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 hụ na ogwu etochiela ya, ahịhịa etochiekwala ya; mgbidi dị ya gburugburu adaakwala. Faic an caibideil |