Ilu 24:25 - Bible Nso25 Ma ndi nābara ya nba ka ọ gādi utọ, Ọ bu kwa ndi ahu ka ezi ngọzi gābiakwasi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma, ha ga-anatakwa ezi ngọzị. Faic an caibideil |