Ilu 23:9 - Bible Nso9 Ekwula okwu na nti onye-nzuzu; N'ihi na ọ gēleda ezi uche nke okwu-gi nile anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu, nʼihi na ọ ga-eleda okwu i sitere nʼezi uche kwuo anya. Faic an caibideil |