Ilu 21:6 - Bible Nso6 Ikpa àkù site n'ire okwu-ugha Bu otù nku-ume anēfesa n'ifufe; ndi nāchọ àkù ahu nāchọ ọnwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Uru niile enwetara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị adịgide, ha bụ nkuume ifufe na-efesa, ndị na-achọ ya na-achọ ọnwụ. Faic an caibideil |