Ilu 21:14 - Bible Nso14 Onyinye enyere na nzuzo nādaju iwe, Iri-ngo ezobere n'uwe-obi nādaju kwa ọnuma siri ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Onyinye enyere na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ, otu a kwa, ngarị ezonyere nʼime uwe na-eme ka oke ọnụma dajụọ. Faic an caibideil |