Ilu 20:27 - Bible Nso27 Oriọna Jehova ka ume ndu madu bu, Nēgwuputa ime-ime-ala afọ nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Akọnuche mmadụ bụ ọkụ Onyenwe anyị ji enyocha mmụọ ya, ọ na-egwupụta ala ala obi ya, igosi anyị ihe anyị bụ. Faic an caibideil |