Ilu 20:19 - Bible Nso19 O nēkpughe ìzù nzuzo, bú onye nējeghari dika onye nāb͕a àmà ọjọ. Agwakọta-kwa-la onwe-gi n'onye ji eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua arafu madu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile. Faic an caibideil |