Ilu 20:11 - Bible Nso11 Ọbuná nwata nēme ka amata ya site n'omume-ya nile, Ma ọlu-ya di ọcha, ma o zi-kwa-ra ezi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọbụladị ụmụntakịrị ka a na-amata site nʼomume ha niile, nke a ọ pụtara nʼomume ha dị ọcha nʼezie a, bụrụkwa ihe ziri ezi? Faic an caibideil |