Ilu 2:16 - Bible Nso16 Inaputa gi n'aka nwayi nābughi nwunye-gi, N'aka nwayi nābughi nwunye-gi nke nēkwu okwu ire-utọ; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna, na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu. Faic an caibideil |