Ilu 2:1 - Bible Nso1 Nwam, ọ buru na i nara okwu-ọnum nile, Ọ buru kwa na i zobe ihe nile m'nyere n'iwu n'ebe i nọ; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niile zobekwa iwu m niile nʼime obi gị, Faic an caibideil |