Ilu 19:26 - Bible Nso26 Onye nāpunara nna-ya ihe, nke nēme kwa ka nne-ya b͕alaga, Bu nwa nēweta ihere nēme kwa ka enwe iru-ihere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ọ bụ nwa ahụ na-eweta ihere ga-ezu nne na nna ya ohi, maọbụ chụpụ ha site nʼụlọ ya. Faic an caibideil |