Ilu 19:19 - Bible Nso19 Onye oké ọnuma ganāra nra: N'ihi na ọ buru na i naputa ya, i gēme kwa ya ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Onye oke iwe ga-anata nra so ya, nʼihi na ọ bụrụ na ị napụta ya, ị ga-anapụtakwa ya ọzọ. Faic an caibideil |