Ilu 19:18 - Bible Nso18 Dọ nwa-gi aka na nti, n'ihi na olile-anya di; Atukwasi-kwa-la obi-gi n'ime ka ọ nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Dọọ nwa gị aka na ntị mgbe ọ ka dị na nwantakịrị nʼihi na oge ahụ ka olileanya dị. Ma i meghị otu a, ọ bụ ndụ ya ka ị na-emebi. Faic an caibideil |