Ilu 18:16 - Bible Nso16 Onyinye madu nākwara ya uzọ sara mbara, Ọ bu kwa n'iru ndi uku ka o nēdu ya je. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Onyinye mmadụ na-akwara ya ụzọ sara mbara, ọ na-edubakwa ya nʼihu ndị dị elu. Faic an caibideil |