Ilu 17:10 - Bible Nso10 Ibasi-nba-ike nābàmi nime onye-nghọta Kari ka ọgu otiti ise gābà nime onye-nzuzu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ịba mba ntakịrị a baara onye nwere nghọta bara uru karịa narị ụtarị nke a pịara onye nzuzu. Faic an caibideil |