Ilu 16:26 - Bible Nso26 Ọchichọ-nkpuru-obi nke onye nādọb͕u onwe-ya n'ọlu adọb͕uworo ya onwe-ya n'ọlu; N'ihi na ọnu-ya erugidewo ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Agụụ ihe oriri nke onye ọrụ na-arụpụtara ya ọrụ; agụụ na-akpali mmụọ ya ịga nʼihu. Faic an caibideil |