Ilu 16:24 - Bible Nso24 Ub͕ub͕ọ-manu-aṅu ka okwu-ọnu utọ nile bu, Nke nātọ nkpuru-obi utọ, buru kwa ihe nāgwọ ọkpukpu n'ọria. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Okwu dị nro na-atọ ụtọ ka mmanụ aṅụ, ọ na-atọ mkpụrụobi ụtọ, na-enyekwa ọkpụkpụ ahụ ike. Faic an caibideil |