Ilu 14:1 - Bible Nso1 Nwanyi ọ bula nke mara ihe ewuwo ulo-ya: Ma nwanyi nke b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya ji aka-ya abua akwada ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nwanyị maara ihe na-ewu ụlọ ya, ma nwanyị nzuzu na-eji aka ya akwada ụlọ ya. Faic an caibideil |