Ilu 13:25 - Bible Nso25 Onye ezi omume nēri ihe rue mb͕e afọ juru nkpuru-obi-ya: Ma afọ ndi nēmebi iwu, ihe nākọ ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Onye ezi omume na-eri nri ruo na nriju afọ onwe ya, ma nri na-akọ nʼafọ onye ajọ omume. Faic an caibideil |