Ilu 13:24 - Bible Nso24 Onye nēb͕ochi nkpa-n'aka-ya nākpọ nwa-ya asì: Ma onye nāhu ya n'anya nādọsi ya aka na nti ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na ọ hụghị ha nʼanya; ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike. Faic an caibideil |