Ilu 13:18 - Bible Nso18 Inọ-n'ob͕eye na nlelì gādiri onye nēzere idọ-aka-na-nti: Ma onye nāriba iba-nba ama ka agāsọpuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Onye na-ajụ ịdọ aka na ntị ga-anwụ nʼụkpa na nʼihere; ma onye na-anabata ịdọ aka na ntị ka a ga-asọpụrụ. Faic an caibideil |