Ilu 13:14 - Bible Nso14 Iwu onye mara ihe bu isi-iyi nke ndu, Isi n'ọnyà nile nke ọnwu wezuga onwe-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Nkuzi nke onye maara ihe bụ isi iyi nke ndụ, nke na-eme ka mmadụ ghara ịma nʼọnya ọnwụ. Faic an caibideil |