Ilu 13:11 - Bible Nso11 Àkù nke sitere n'ihe-efu gēbilata: Ma onye ji aka-ya achikọta ihe gāba uba. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Akụ a kpatara ngwangwa na-emebikwa ngwangwa; ma akụ sitere nʼịrụsị ọrụ ike na-eto eto. Faic an caibideil |