Ilu 13:1 - Bible Nso1 Nwa nke mara ihe nānu idọ-aka-na-nti nna-ya: Ma onye nākwa emò anughi ibasi-nba-ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nwa maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya ma onye na-akwa emo adịghị ege ntị nʼịba mba. Faic an caibideil |