Ilu 11:9 - Bible Nso9 Ọnu-ya ka onye emeruru emeru ji ebibi madu-ibe-ya: Ma ihe-ọmuma ka agēji dọputa ndi ezi omume. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Okwu ọjọọ ka onye ajọ omume ji emebi onye agbataobi ya. Ma site nʼihe ọmụma ka onye ezi omume ga-eji dọpụta ndụ ya. Faic an caibideil |