Ilu 11:5 - Bible Nso5 Ezi omume nke onye zuru okè gēme ka uzọ-ya zie ezi: Ma nmebi-iwu nke aka ya ka onye nēmebi iwu gēji da. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ezi omume nke ndị na-enweghị ịta ụta na-eme ka ụzọ ha zie ezi, ma ajọ omume nke ndị na-emebi iwu na-akwada ha. Faic an caibideil |