Ilu 11:27 - Bible Nso27 Onye nāchọsi ezi ihe ike nāchọ ka ihe-ya nātọ Chineke utọ: Ma onye nāchọ ihe ọjọ, ihe ahu gābiakute ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Onye na-achọ ihe ọma na-enweta ihuọma, ma ihe ọjọọ na-abịakwasị onye na-achọ ya. Faic an caibideil |