Ilu 11:23 - Bible Nso23 Ihe ndi ezi omume nāchọsi ike bu nání ezi ihe: Ma olile-anya nke ndi nēmebi iwu bu nrubiga-ókè nke iwe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Olileanya onye ezi omume bụ ọṅụ, ma onye na-emebi iwu na-ele naanị anya ihe ọjọọ. Faic an caibideil |