Ilu 11:11 - Bible Nso11 Eji ngọzi nke ndi ziri ezi bulie obodo: Ma eji ọnu ndi nēmebi iwu akwada ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 A na-esite na ngọzị nke ndị ziri ezi bulie obodo elu, ma a nʼala ya nʼiyi site nʼokwu ọnụ ndị ajọ omume. Faic an caibideil |