Ilu 10:5 - Bible Nso5 Onye nēkpokọta na mb͕e okpom-ọku bu nwa nēnwe uche: Ma onye nāraru ura n'owuwe-ihe-ubi bu nwa nēweta ihere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Onye na-ekpokọta nʼoge ọkọchị bụ nwa maara ihe, ma nwa ahụ nke na-arahụ ụra nʼoge ọrụ bụ nwa na-eweta ihere. Faic an caibideil |