Ilu 10:13 - Bible Nso13 N'eb͕ub͕ere-ọnu nke onye nāghọta ihe ka anāchọta amam-ihe: Ma nkpa-n'aka diri azu onye obi amam-ihe kọrọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ndị nwere nghọta na-ekwu okwu nwere isi, ma ndị na-enweghị uche ka a na-eti ihe dịka ohu. Faic an caibideil |