Ilu 1:5 - Bible Nso5 Ka onye mara ihe we nu, we tukwasi ihe-nmuta n'amam-ihe-ya; Ka onye-nghọta we nweta kwa ezi ndum-ọdu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara, ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ. Faic an caibideil |