Ilu 1:29 - Bible Nso29 N'ihi na ha kpọrọ ihe-ọmuma asì, Na n'ihi na ọ bughi egwu Jehova ka ha rọputara: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Nʼihi na unu mechiri anya unu nʼebe ihe ọmụma dị, unu atụghị egwu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |