Hosiya 9:17 - Bible Nso17 Chinekem gāju ha, n'ihi na ha egeghi Ya nti: ha gābu kwa ndi nāwaghari n'etiti mba nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Chineke m ga-ajụ ha, nʼihi na ha adịghị ege ya ntị maọbụ rube isi. Ha ga-aghọ ndị na-awagharị awagharị na-enweghị ụlọ, nʼetiti mba niile. Faic an caibideil |