Hosiya 9:14 - Bible Nso14 Nye ha, Jehova: gini ka I gēnye? nye ha afọ nēmebi ime na ara kpọrọ nku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Biko, Onyenwe anyị nye ha. Gịnị ka i kwesiri inye ha? Nye ha akpanwa nke nwa na-adịghị anọgide nʼime ya, na ara nke mmiri ara na-adịghị. Faic an caibideil |