Hosiya 8:12 - Bible Nso12 Anamedere ya orú nnù ihe na nnù ise nke iwum, ma dika ihe ala ọzọ ka aguworo ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m, ma ha were ya dịka ihe e si na mba ọzọ webata. Faic an caibideil |