Hosiya 7:2 - Bible Nso2 Ma ha adighi-asi n'obi-ha na ọ bu ihe ọjọ nile ha ka M'chetaworo: ub͕u a ka omume nile ha b͕aworo ha buruburu; na ncherita-irum ka ha di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ọ dịghị onye bi nʼime ha maara na m na-echeta mmehie ha niile. Ugbu a, mmehie ha agbaala ha gburugburu. Ana m ahụkwa ha niile. Faic an caibideil |