Hosiya 6:11 - Bible Nso11 Ọzọ, gi Juda, akaworo gi owuwe-ihe-ubi àkà, mb͕e M'gēme ka ndim adọtara n'agha lata. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 “Ma nye gị onwe gị, Juda, owuwe ihe ubi nọ na-eche gị. “Mgbe ọbụla m ga-eweghachi akụnụba ndị m, Faic an caibideil |