Hosiya 5:11 - Bible Nso11 Onye anēmeb͕u emeb͕u ka Efraim bu, ọ bu onye anāzọpia n'ikpé; n'ihi na o kwere ijeso ihe enyere n'iwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu, onye e ji ike na-azọpịa, nʼihi na ọ kpacha anya na-achụso ihe efu. Faic an caibideil |