Hosiya 2:21 - Bible Nso21 O gēru kwa n'ubọchi ahu na M'gāza, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), M'gāza elu-igwe, ha onwe-ha gāza kwa ala; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 “Nʼụbọchị ahụ m ga-azaghachi,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. “M ga-azaghachi eluigwe, ha ga-azaghachi ala. Faic an caibideil |