Hosiya 2:16 - Bible Nso16 Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na i gākpọm Chi; i gaghi-akpọkwam Beal ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 “Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, “Ị ga-akpọ m ‘Di m,’ ị gaghị akpọkwa m ‘nna m ukwu,’ ọzọ. Faic an caibideil |