Hosiya 2:10 - Bible Nso10 Ma ub͕u a ka M'gēkpughe ọtọ-ya n'anya ndi nāhu ya n'anya, ọ dighi kwa onye ọ bula gānaputa ya n'akam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ugbu a, aga m ekpughe ọtọ ya nʼihu ndị ahụ na-ahụ ya nʼanya, ọ dịkwaghị onye nwere ike ịnapụta ya site nʼaka m. Faic an caibideil |