Hosiya 14:5 - Bible Nso5 M'gādiri Israel dika igirigi, ọ gāma ifuru dika urodi, b͕asa nkpọrọgwu-ya nile dika Lebanon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Aga m adịrị Izrel dịka igirigi. Ọ ga-amakwa ifuru dịka okoko lili. Dịka osisi sida nke Lebanọn, mgbọrọgwụ ya ga-abami nʼime ala; Faic an caibideil |