Hegai 1:7 - Bible Nso7 Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Tukwasinu obi-unu n'uzọ nile unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ihe a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, “Chezienụ echiche banyere ndụ unu. Faic an caibideil |