Fịlịmọn 1:21 - Bible Nso21 Ebe m'tukwasiworo obi n'iṅa-nti-gi anamedegara gi akwukwọ, n'ihi na amataram na i gēme ọbuná kari ihe m'nēkwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Olileanya m siri m ike na ị ga-aṅa m ntị, ana m edere gị akwụkwọ a, na ị ga-eme, ma karịakwa ka m rịọrọ. Faic an caibideil |