Fịlịmọn 1:13 - Bible Nso13 onye mu onwem nēzuberi ijide ka mu na ya nọdu, ka o we nējerem ozi n'ab͕u nke ozi ọma n'ọnọdu gi: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ọ gụsịrị m agụụ ike ime ka mụ na ya nọdụ nʼebe a, ka o were ọnọdụ gị na-ejere m ozi ọ bụladị dị ka m nọ na mkpọrọ nʼihi oziọma. Faic an caibideil |